Psalms 135:10-11

10O tigburu ọtụtụ mba dị ukwuu nʼọnụọgụgụ,
tigbukwaa ndị eze ha, ndị dị ike nʼagha.
11Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait,
na Ọg eze Bashan,
na ndị eze niile dị na Kenan.
Copyright information for IboBIU